This page is a translated version of the page Capacity Exchange and the translation is 100% complete.
Capacity Exchange logo



Capacity Exchange (CapX) bụ ikpo okwu ọhụrụ gị maka ichọta na ijikọ gị na ndị wikimedia ibe gị ka ha gbanwee ihe ọmụma, nka na ọrụ n'ọkwa zuru ụwa ọnụ.





Jikọọ akaụntụ njirimara Wikimedia gị
Mepụta profaịlụ njirimara gị
Kpado ihe ịchọrọ ịgbanwe
Chọgharịa ndekọ ikike
Jikọọ na ndị ọgbọ!

Ichọrọ enyemaka? Lelee Akwụkwọ ma ọ bụ nyefee mkpesa.

Nyochaa ikpo okwu Binye aka na ndepụta anyị Hapụ ozi


Iji kwupụta nkwado gị, ịnwere ike ịgbakwunye igbe ọrụ {{CapXsupporter}} na ibe njirimara gị.