Celebrate Women/Create an article/ig
Video tutorial on how to create a Wikipedia article using Visual Editor.
9 simple rules for writing women's biographies on Wikipedia
Nkea bu ndeputa iwu bu ebumnobi ageji enyere ndi na ahazi ma obu ndi choro ibido ihazi ma dee edemede gbasara umunyanyi ma obu ndi Iyom. Otikotara usoro do ichieichie bu etu aga eji ahazi edemede a nke nwere ike ibu agba na 'encyclopaedia.
Uzo but ezi uzo aga eji amata usoro a gebeji ede edemede a bu site na Ile ma guo edemede ndi dila adi na wikipedia. Gbalia chota ihie ndi Nmadu dere gbasara edemede ibu na obi ide. Inwere ike inwe aha ha di gi na obi maobu were aha na ndi edeputara iji chota usoro bara uru na akwado ihie ana eme/ma obu obodo onye ahu ichiro ide maka ya si puta.
Iwu nke mbu. Horo ma lezie anya nkeoma
Obughi nwanyi obula na mgbe gara aga ma obu na akuko Uwa ugbua ka aga ede maka ya na Wikipedia. Na Wikipedia, odi na uju ide gbasara ndi nmadu site na nchoputa ndi na achoputa, choputara dika gbasara website onyeahu, CV ma obu nkowa oru, na agbanyeghi etu oji puta ma obu zi nkeoma, Na Wikipedia, ichoputa nmadu ga abu site na etu eji huta Onye ahu nandi ozo, ihie anyi na akpo Ima Edela Maka go, ndi gi na ha na aruko ma obu ndi enyi gi (ma obu ebe ina aru oru).
In mgbako, odi nfe ide ihie gbasara umunyanyi nde nwuru anwu karia ide gbasara ndi di ndu nke aga edema edema site na nlezi anya eleziri na nkowa gbasara ha atukere atuke.
Iwu nke abuo. Mee nchoputa.
guzosie ike enweghi ike gina isi ihea pụrụ ịdabere na isi iyi nke edeziri edezi ma obu ahaziri ahazi dika Akwụkwọ mgbasàozī,journal, akwụkwọ ma obu ndetu nwere okwa. Ejikwara ihie gbasara go, ndi na eso uzo go, website onye nyere ina aruru oru,ihie edere na blog ma obu saịtị nkwado ntụtu aka dika Twitter, Facebook, ma obu LinkedIn.
Iwu nke ato. Dee ihie mere ha ji di mkpa
Ihie okwu mmeghe, ihie mbu ya na ahiri edemede so ga akowa na nke nke ihie ndeputa etinyere na ahu ya yana ga akowa ihie mere isiokwu ahu ji di mkpa. Ahu ihie edemede a ga akowakwa ihie ndia na nkeoma na otu na otu mareferences.
Iwu nke ano. Iga edeputa akwukwo mgbanju, nrutuaka, onye eji aha ya mee ihe nile
Ihie edemede a ga acho akwukwo mgbanju, nrutuaka, nde eji aha ya mee ihe isi iyi ihie onwunwe. Na nke di ala, aga enweiri nkeji edemede na isi iyi obula. Inwere ike imuetu agaeji etinye akwukwo mgbanju, nrutuaka, ndi eji aha ha mee ihe. Tinye ya na ebe ana akpo ndi eji aha ha mee ihie na ebé edemede gwuru.
Rule 5. Write in your own words
Plagiarism is unethical and could be illegal if you use copyrighted material without properly attributing your source. In general, you should rewrite everything you find in your own words. If you include quotes, you should identify them clearly, citing the author and the source and formatting them as quotes.
Rule 6. Linking to other articles
An article should contain many links to other articles so that it is easy for people to learn more about the subject.
Rule 7. Layout
Ideally, articles should run to several hundred words although informative stubs articles are also welcome. The article should start with a short introduction followed by a biographical section headed "Biography" or "Life" which can be broken down into sections such as "Early life", "Career" and "Awards". Make sure to include a "References" section at the end of the article, you can also add an External links section to provide URLs to the person's website or to primary sources.
Rule 8. Images
Articles can be enhanced with images. But you should not add images you find on the web unless they comply with copyright rules. On the other hand, you are free to use photographs you have taken yourself. (It's not too difficult to upload them on Wikimedia Commons.) To be absolutely safe, you should not add photographs or paintings of people unless the author has been dead for over 70 years. If you are in doubt, you should ask for advice.
Rule 9. Ask for help and talk to people
When in doubt, ask someone for advice and help.
Find a missing article
Find a missing article that you want to write about. You might find suggestions here.