Education/Newsletter/September 2023/Headlines/ig
Ọnwa A Na Mmụta
Mpịakọta nke iri na abuo • Mbipụta nke asaa • Septemba 2023
N'Ime Okwu A
- Nraranye ọgbakọ Kent Wiki na ọgbakọ Wikimania 2023
- Ime Anwansi Akwụkwọ Ozi: Na-ebufe mmemme WikiEducation gị
- Réseau @pprendre ( Netwọk mmụta ) : Mmalite maka mgbanwe mmụta na Francophone West Africa
- WikiChallenge Ecoles d'Afrique mechiri mbipụta ya nke ise na ụlọ akwụkwọ ịrị na atọ meriri
- WikiConecta: ijikọ ndị prọfesọ mahadum nke Mba Brazil na Wikimedia
- Wikimedia Germany na-amalite usoro ihe omume mmekọrịta Open Source AI na Agụmakwụkwọ