oku Global GLAM
= Okpukpo oku GLAM-Wiki nke uwa niile
soro ikpo oku nke (uwa niile) GLAM-WIKI ZOOM
maka onye? maka onye obula nke na arusi oru ike na oru nke GLAM-WIKI rue na ebe uwa soturu: ndi oru afo ofufe, ndi oru nke ngbakwunye nke Wikimedia, ndi na aru oru maka odinala nke otu, na ndi Wikimedian Residence...
maka gini? Iji mata onweanyi, ma muta ihe na anyi onweanyi.
Asusu ? ipuru isonye na oku a na asusu nke i choro: inglishi, Frenchi, ma obu portugusi. Asusu bu nke aga ahazi site na ochicho. Biko kwuputa maka ochicho ntughari na linc a the GLAM calls survey.
site na onye? oku ndia bu ahaziri site na aka ndi oru afo ofufe nke GLAM-WIKI, affiliates, na Wikimedia Foundation culture and Heritage team. ozo kwa, ndi nhazi bu kwa ndi ana nabata. biko kwuputa na talk page ma i choro inyeaka na ighazi na ikwagide oku nkea.
iheomume? ihe omume bu nke gesite na aka gi! O buru na ichoro na iche ma o bu ijuju, denye ya na ihe npekele akwukwo ihe omume nke peeji ihe omume.
kedu otu o bu na ebe e? o bu site na zoom. ikpo oku nke a bu nke aga edekota, ma na aga enwe mpekele nke anagaghi edetu edetu. o buru na i choro isonye na oku a, binye aka na ndi nke uche gi di na ya na okpuru ala akwuakwo a, ma hukwa na idenyere aha gi.
kedu mgbe o ga abu? lee anya na okpuru. Malite na onwa Novemba, 2024, oku nke a gadi kwa Tuusdey niile nke onwa Novemba. O bu nke aga eme na ntughari oge di iche iche iji nabata oge zones ndi ozo.
Binye aka!
Binye aka maka oku ndi na abia na peegi ihe emume. soro linc ndi a no okpuru !
Nye aka tugharia peeji a
Peeji nke a bu otu nime GLAM peejis nke emere maka mmezi, malite na oyi nke afo 2024.
i nwere ike itughari peejis na asusu nke gi!
Past calls
Find info about the previous calls here: