Igbo Wikimedians User Group/Meetup/Strategy Discussions 2020/ig
Outdated translations are marked like this.
Mkparịtaụka gbasara strateji nke ndị otu Igbo Wikimedia bụ nzukọ nke emere n'ikuku iji kpaa maka otu atụmaatụ nke ndị otu Wikimedia tụpụtara ga-esi baara anyị tụmadị mgbe aga eguzobe atụmaatụ ndị n'afọ 2021nakwa n'ọdịnihu. Nzukọ a ga-enyere anyị aka ịgwa ndị otu Wikimedia atụmaatụ nke kacha anyị mkpa.
Nkọwa ndị dị mkpa
- Ụbọchị iri abụọ na asatọ na iri abụọ na iteolu nke ọnwa Novemba afọ 2020
- Ebe Zoom
- Eserese vidio Zoom1, Zoom2
- Notes in English
- Ndị biara nzukọ ụbọchị abụọ ndị a dị iri atọ
Mbunuche
Emere nzukọ a iji wee nweta ihe ndị a:
- Ịja ndị otu anyị ike nakwa ịgba ha ume.
- Ịdetu ma dowe atụmaatụ ndị ahụ metụtara ije strateji a
- Kesaa ozi ihe mmụta banyere atụmaatụ ndị ahụ ewepụtara ma kwekọrịta na ya n'otu anyị
- Chịkọta mkparịta ụka nke otu anyị
- Họrọ atụmaatụ kacha mkpa n'afọ 2021
Aha ndị biara nzukọ n'ụbọchị nke mbụ
- Adaora Obuezie
- Benedict Udeh
- Ceslause Ogbonnaya
- Chigozie Anakor
- Chinaza Ikechukwu
- Euphemia Uwandu
- Kayode Yussuf
- Mehrdad
- Ngozi Osuchukwu
- Obiageli Ezeilo
- Onyinye Onuoha
- Tochi Precious
- Uzoma Ozurumba
- Wilson Oluoha
Ndị biara nzukọ n'ụbọchị nke abụọ
- Benedict Udeh
- Ceslause Ogbonnaya
- Chigozie Anakor
- Chinaza Ikechukwu
- Chinwe Anunobi
- Euphemia Uwandu
- Kayode Yussuf
- Ngozi Osuchukwu
- Obiageli Ezeilo
- Okoro Chimere Ezumah
- Precious
- Tochukwu Emokam
- Uzoma Ozurumba
- Wilson Oluoha
Ihe ndị akpatara ma kwekọrịta na nzukọ a
Ndị otu họpụtara ihe ndị a
- Atụmaatụ ise kacha anyị mkpa achọrọ ka emeere anyị n'afọ 2021
- Atụmaatụ ise kacha mkpa aga-eme na mba ụwa niile n'afọ 2021
- Ndepụta ihe ndị achọrọ maka mmepụta/mmezu ndị a
Ị nwere ike ịgụthe details of the report.