Movement Charter/Kọmitii Nhazi/Ọkwa- Nchetara ikpeazụ
Ịtụ vootu iji kwado usoro Nnabata nke Wikimedia Movement Charter na-akwụsị n'oge na-adịghị anya
- Ị nwere ike ịchọta ozi a ka atụgharịrị n'asụsụ ndị ọzọ na Meta-wiki. Please help translate to your language
Ndewo onye ọ bụla,
Nke a bụ n'udi ichetara gị na oge ịtụ vootu iji kwado nnabata Wikimedia Movement Charter ga-emechi na Julaị 9, 2024, na 23:59 UTC.
Ọ bụrụ na ị tụghị vootu, biko tụọ na SecurePoll.
N'aha Charter Electoral Commission,