Atụmatụ Ime Njem/Atụmatụ/Ahụmahụ ojieme (UX) ya na ọtụtụ ngwaọrụ ga-arụkọnwu ọrụ.
You can read this page in your own language on the Movement Strategy Forum. |
Ahụmahụ ojieme (UX) ya na ọtụtụ ngwaọrụ ga-arụkọnwu ọrụ
Imelite ahụmahụ ojieme (UX) nke ọ̀gbọ́ ọrụ Wikimidia gụnyere ime ka ahụmahụ ojieme (UX) ya bụrụ nke ya na ọtụtụ ngwaọrụ ga-arụkọnwu ọrụ. Ịmaatụ, ịhụ íbé peeji ọrụ Wikimidia niile kwesịrị ịbụ nke ọ ga-adabara ya na ekwentị mkpanaaka. Ọbughi ihe a ga-eme naanị otu ugboro, n'ihi na ibé peeji ọrụ a kwesikwara ịnabata ihe mgbanwe ndị ọzọ na-ewu ewu ga-abata na teknụzụ.
Ahụmahụ ojieme UX ya na ọtụtụ ngwaọrụ ga-arụkọnwu ọrụ:
- Ihu ibé peeji ọrụ dị iche iche ama-ụma hiwe ka ya na ọtụtụ ngwaọrụ dị n'ụdị dị iche iche na-arụkọnwu ọrụ nke ga-eme ka ojieme ha wéré ya na-eme ihe, ma na-etinyekwa uche ha n'ụzọ nakwa n'ụdị dị iche iche.
Participate
Discuss
Join or start a discussion on Meta or the "Melite Ahụmahụ Ojieme" space of the Movement Strategy Forum.
Create
Apply for a Movement Strategy implementation grant to create a project that advances this initiative.
Get help
If you need help in getting involved, please don't hesitate to get in touch directly with members of the Movement Strategy and Governance Team. They are here to help!
You can write to the team in any of 19 languages (listed on the team's page), by writing an email to: strategy2030wikimediaorg
Initiative | Project | Stakeholder type | Project lead | Geography of the project | Implementation Phase |
---|---|---|---|---|---|
11. Adaptable UX to various devices | Overall Initiative Coordination | ||||
11. Adaptable UX to various devices | Improvements to editing notifications on the Wikipedia iOS app | WMF |
Edemede na mkparịtaụka niile metụtara ya
Ụfọdụ n'ime mkparịtaụka, ederede na àgbà ochie niile nke Nkwanye Atụmatụ ime njem nke nwere ike kọwakwuo atụmatụ a:
- Nkwanye ga-eweta ọdịiche ọhụụ #1: Iwebata ụkpụrụ ndị ga na-ewulite ndị mmadụ karịa n'ime òtù Wikimidia.
- Nkwanye ga-eweta ọdịiche ọhụụ #2: Inweta usoro mara onwe ya sikwara ike nke ezubere iche maka iweta ọpụrụiche dị iche iche nakwa ahụike obodo
- Nkwanye ga-eweta ọdịiche ọhụụ #3: Idozigharị ọ̀gbọ́ ọrụ Wikimidia niile maka ịnabata ìgwè gwara ọgwa dị iche iche nke ndí mmadu nakwa ahụmahụ ndinaya.
- Mkparịtaụka ọgụ́gụ́-isi na Meta (2020)
- Nnyocha maka atụmatụ na-aga aga (2011)