Ụsọrọ/Ụkpụrụ/Na-ejikọta Ọdịnaya Ọdịnaya
You can read this page in your own language on the Movement Strategy Forum. |
Na-eme ka oghere ọdịnaya dị na isiokwu nwere mmetụta dị elu
Ebummuche Imata isiokwu maka mmetụta bu in ịrụ ọrụ na chikota oghere n'isiokw ndị nwere mmetụta dị elu.Enwere ike ime nke a site n'itinye ihe onwunwe ụzọ na inye ike mkpañi maka imeju oghere ndị .Dika omụmaatụ,ọ bụrụ na achọpụtara ọdịnaya mgbanwe. Ịhụ igwe dika isiokwu nwere mmetụta dị elu,enwere ike irara ego na mmekọ ọnụ iji chikota oghere a n' ofe ọrụ Wikimedia dị iche iche. N'ọnwa nyere nnwere onwe zuru okè nke ndị Wikimedians inye onyinye dika mmasị ha siri dị atụmatụ a na akwado imelite isiokwu ndị kacha mkpa akowaputaghi n' otu n'otu na emetụta ụwa anyị ma Melite ndụ ndị mmadụ
- Map isiokwu na nso a mmekọrịta na orụ ṅgo mmekọ na obodo iji rute uru na ha nká ma hụ na ihe nwèrè onwe na nwèrè onwe.
- Mmejupụta atụmatụ ma Weputa akụrụngwa iji mejupụta oghere ọdịnaya na isiokwu ndị nwere ike ịnwe mmetụta karịa na asopuru ogologo ndụ anyị Special:MyLanguage/Strategy/Wikimedia movement/2018-20/Recommendations/Glossary# Ụsọrọ/Ụkpụrụ nke inabata onye ọ bụla chọrọ itinye ọkà na isiokwu ọ bụla n'ime ntụziaka ọrụ ọ bụla. Nke a nwere ike ịgụnye atụmatụ obodo mgbasa ozi nkwụ ụgwọ onyinyé na ego ndi ọzọ, mmekọrịta, na iji usoro teknụzụ kwadoro dị ka ọgụgụ isi na mmụta ìgwè.
Participate
Discuss
Join or start a discussion on Meta or the "Chọpụta isiokwu maka mmetụta" space of the Movement Strategy Forum.
Create
Apply for a Movement Strategy implementation grant to create a project that advances this initiative.
Get help
If you need help in getting involved, please don't hesitate to get in touch directly with members of the Movement Strategy and Governance Team. They are here to help!
You can write to the team in any of 19 languages (listed on the team's page), by writing an email to: strategy2030wikimediaorg
Initiative | Project | Stakeholder type | Project lead | Geography of the project | Implementation Phase |
---|---|---|---|---|---|
39. Bridge gaps in high-impact content | Overall Initiative Coordination | ||||
39. Bridge gaps in high-impact content | Wiki-Naval Ayiti | User Group | Wikimedia User Group Haiti | ||
39. Bridge gaps in high-impact content | Whose Knowledge? | User Group | Whose Knowledge? | Execution & Implementation | |
39. Bridge gaps in high-impact content | Wiki World Heritage User Group | Wiki World Heritage | Global | Completion & Reporting | |
39. Bridge gaps in high-impact content | Harmful Content Portfolio | WMF | Content Compliance | Global | Execution & Implementation |
Akwụkwọ ndị emetutara na mkparita ụka
Ụfọdụ n'ime mkparita ụka gàrà aga ederede na ụdị ochie nke ndụmọdụ strategy movement nke nwere ike inye nkọwa ọzọ na Atụmatụ a.
- Ndụmọdụ dị iche iche 6: Imepụta mmekọrịta iji nọchite mmekọrịta iji nochite anya na Chekwas ụdị odibendị dị iche iche nke ụwa
- Nkwanye mmekọ #5: Lekwasi anya na nha nha nke ọmụma mgbe i na achọpụta ihe ndị kacha mkpa maka mmetụta
- Toolforge Akụkọ kacha mkpa na Portuguese (Artigos com major prioridade, 2020)