Usoro Mgbaso ime njem/Atụmatụ/Omenala nke idétu ihe
You can read this page in your own language on the Movement Strategy Forum. |
Omenala nke idétu Ihe
Ikepụta omenala nke idétu Ihe bụ ótù n'ime atụmatụ abụọ maọbu (ihe nlụpụta) abụọ nke Manage internal knowledge recommendation. Ebumnobi ya bụ ịma ụma akwalite akparamagwa nke idétu amamihe na mmụta ndị tọrọ àtọ̀, nke ndi òtù Wikimedia Movement nwere, dịka ọzụzụ na ihe gbasara idetu ihe, akụrụngwa teknụzụ, na ụdị nkwado ndị ọzọ.
Kwalite omenala nke idétu ihe ka ọbụrụ ótù akụkụ dị n'ụ̀mị ọrụ na nnwale ndị òtù Wikimedia bụrụkwa ihe nlụpụta n'onwe ya site n'ịrọpụta Akụnụba ndị a ga-eji kepụta ha na ngalaba ndị ahụ kachasị mkpa dịka ịkwalite àdímíke, ikwuchite-ọnụ, njikọ-aka ha, na teknụzụ.
Participate
Discuss
Join or start a discussion on Meta or the "Ihazi amamihe ndịnaya" space of the Movement Strategy Forum.
Create
Apply for a Movement Strategy implementation grant to create a project that advances this initiative.
Get help
If you need help in getting involved, please don't hesitate to get in touch directly with members of the Movement Strategy and Governance Team. They are here to help!
You can write to the team in any of 19 languages (listed on the team's page), by writing an email to: strategy2030wikimediaorg
Initiative | Project | Stakeholder type | Project lead | Geography of the project | Implementation Phase |
---|---|---|---|---|---|
35. Facilitate a culture of documentation | Overall Initiative Coordination | WMF | Movement Strategy & Governance | Global | Research & Needs Assessment |
35. Facilitate a culture of documentation | Chapter Capacity Building for Advocacy Program | WMF | Global Advocacy (Public Policy) | Global | Pilot |
35. Facilitate a culture of documentation | Case studies | WMF | Learning and Evaluation team | Discontinued | |
35. Facilitate a culture of documentation | Learning patterns | WMF | Learning and Evaluation team | Discontinued |
Mkparịtaụkaga na ihe ndị edere ede ndị gbasara ya
Ụfọdụ n'ime mkparịtaụkaga, ozi ndị esi n'ikuku zie, na àgbà ochie niile nke Movement Strategy Recommendations ndị nwere ike ịkọwakwu atụmatụ a karịa:
- Advocacy Recommendation #4: Enwere nhazi amamihe na-adị kwa mgbe kwa mgbe gbasara usoro, isiokwu, akụkọ agamniihu, nakwa ọdịda niile, nke ndi nkwuchite ọnụ niile ga-agụ, ma sikwa ebe ahụ mụta ihe, nke ha onwe ha megharịrị, na-elekọtakwa ya, maka ha kwa.
- Advocacy Recommendation #6: Ihe ndị kacha mkpa, ma ekwuwa okwu nkwuchite ọnụ na Wikimedia Movement bụ ndị akpachapụrụ anya detuo n'ụdị edemede ha ndị dị ugbua ndị a na-ahụ anya nke ọma, ekesakwara nke ọma
- Capacity Building Recommendation #6: Nnwale ịwulite àdímíke
- Partnerships Recommendation #8:Ime ka idétu ihe bụrụ isi sekpụ ntị na ihe ndị a na-eme