Movement Strategy/Atụmatụ/mmepe ikike ime obodo maka nkwado
You can read this page in your own language on the Movement Strategy Forum. |
mmepe ikike ọrụ ime obodo maka nkwado
Inye Nkwado maka nchekwa na nsonye gụnyere ịzụlite nka n'ịkwado maka nkwalite iwu. Dịka ọmụmaatụ, ọtụtụ ngalaba otu na-ata ahụhụ site na ịma aka iwu ma ọ bụ oke gburugburu ikikere efu na mba ala ha. Ọ dị mkpa ka e nwee nkwado n'iwulite ikike maka obodo iji kwado maka atumatu iwu na-enyere ọrụ Wikimedia aka ime nke ọma.
- Mepụta mpaghara ikike maka nkwado maka usoro iwu na usoro iwu obodo anyị kwesịrị ime ka ọrụ anyị na-aga nke ọma.
Participate
Discuss
Join or start a discussion on Meta or the "Nye Nkwado nye nchekwa na nsonye" space of the Movement Strategy Forum.
Create
Apply for a Movement Strategy implementation grant to create a project that advances this initiative.
Get help
If you need help in getting involved, please don't hesitate to get in touch directly with members of the Movement Strategy and Governance Team. They are here to help!
You can write to the team in any of 19 languages (listed on the team's page), by writing an email to: strategy2030wikimediaorg
Initiative | Project | Stakeholder type | Project lead | Geography of the project | Implementation Phase |
---|---|---|---|---|---|
22. Advocacy - local capacity development | Overall Initiative Coordination | ||||
22. Advocacy - local capacity development | Human Rights Policy Community Engagement Plan | WMF | Global Advocacy (Public Policy) | Global | Execution & Implementation |
22. Advocacy - local capacity development | Chapter Capacity Building for Advocacy Program | WMF | Global Advocacy (Public Policy) | Global | Pilot |
Akwụkwọ ndị yiwerenu na mkparịta ụka
Ụfọdụ n'ime mkparita ụka gara aga, ederede ochie nke atụmanya ọrụ Movement Strategy nke nwere ike inye nkọwa ndị ọzọ na atụmatụ a: