Atụmatụ Ime Njem/Atụmatụ/Arụmọrụ nke ọ̀gbọ́ ọrụ na ụkpụrụ nlere anya idetu ihe
You can read this page in your own language on the Movement Strategy Forum. |
Arụmọrụ nke ọ̀gbọ́ ọrụ na ụkpụrụ nlere anya idetu ihe
Imelite Ahụmahụ Ojieme nke ọ̀gbọ́ ọrụ Wikimidia gụnyere ikepụta ụkpụrụ nlere anya maka idetu ihe nakwa arụmọrụ nke ọ̀gbọ́ ọrụ a. Ekwesiri inwe usoro omume-ihe doro anya maka Iwulite ahụmahụ ojieme nke ọrụ Wikimidia niile (ịmaatụ: otu a ga-esi tunye álò maka mwulite ma nwalekwaa ya). Ekwesịkwara inwe ndetu ihe nke nọ n'ógó nlere anya opekatampe ya maka ahụmahụ ojieme nke ọrụ Wikimidia niile, tụmadi ntuziaka òtù a ga-esi nwalee ma Melite ha.
- Kepụta usoro gasị na akparamagwa ha, iji kwalite iji-arụ-ọrụ nke ọrụ Wikimidia niile, maka ndị ji ya eme ihe ma ndi na-ekepụta amamihe dị n'efu, nakwa ịsetịkwu arụmọrụ dị iche iche.
- Idetu ihe nakwa ụkpụrụ nlere anya iji seta arụmọrụ nke ọ̀gbọ́ ọrụ dị iche iche maka nnwere, ọmụmụ ihe nakwa nkwalite.
Participate
Discuss
Join or start a discussion on Meta or the "Kwalite Ahụmahụ Ojieme" space of the Movement Strategy Forum.
Create
Apply for a Movement Strategy implementation grant to create a project that advances this initiative.
Get help
If you need help in getting involved, please don't hesitate to get in touch directly with members of the Movement Strategy and Governance Team. They are here to help!
You can write to the team in any of 19 languages (listed on the team's page), by writing an email to: strategy2030wikimediaorg
Initiative | Project | Stakeholder type | Project lead | Geography of the project | Implementation Phase |
---|---|---|---|---|---|
15. Platform functionality and documentation standards | Overall Initiative Coordination | ||||
15. Platform functionality and documentation standards | Development guidelines | WMF |
Ederede na mkparịtaụka niile ndị metụtara ya
Ụfọdụ n'ime mkparịtaụka, ederede na àgbà ochie niile nke Nkwanye Atụmatụ Ime Njem ndị nwere ike kọwakwuo atụmatụ a:
- Nkwanye ga-eweta ọdịiche ọhụụ #1: Iwebata ụkpụrụ ndị ga na-ewulite ndị mmadụ karịa n'ime òtù Wikimidia.
- Nkwanye ga-eweta ọdịiche ọhụụ #2: Inweta usoro mara onwe ya sikwara ike nke ezubere iche maka iweta ọpụrụiche dị iche iche nakwa ahụike obodo
- Nkwanye ga-eweta ọdịiche ọhụụ #3: Idozigharị ọ̀gbọ́ ọrụ Wikimidia niile maka ịnabata ìgwè gwara ọgwa dị iche iche nke ndí mmadu nakwa ahụmahụ ndinaya.
- Nkwanye maka ngwa ahịa na teknụzụ #1: Nwalee ma Kesaa akụkụ niile nke teknụzụ
- Nkwanye maka ngwa ahịa na teknụzụ #2: Kwadoo omume-mkpebi nke obodo
- Nkwanye maka ngwa ahịa na teknụzụ #3: Mepee usoro ịma amụma maka ngwa ahịa
- Nkwanye maka ngwa ahịa na teknụzụ #5: Kesasịa amamihe maka ngwa ahịa