Movement Strategy/Atụmatụ/usoro nhazi nke otu nye nchekwa
You can read this page in your own language on the Movement Strategy Forum. |
Usoro maka nchekwa nke otu
Inye nkwado nchekwa na nsonye gụnyere ịmepụta atụmatụ otu na-ahụ maka nchekwa nke ndị nsonye. Ụfọdụ n'ime njirimara ndị ahụ, n'ịmaatụ, nwere ike inye aka n'ime ka ndị ọrụ ghara ịma aha ndị ntunye, dị ka ihe mkpuchi IP. Agaghị etinye atụmatụ ndị ahụ na Ọrụ Wikimedia niile n'otu ụzọ ahụ. Ekwesịrị ịtụle ihe ize ndụ na uru na nke ọ bụla.
- Mepụta usoro njikwa otu ehiwere bụ maka nchekwa nke ndị nnyere aka n'ọnọdụ ha (dịka ọmụmaatụ, usoro enweghị aha). A ga-enyocha ya maka ohere na ihe ịma aka n'ihu maka otu ọrụ ma ọ bụ ọnọdụ gụnyere ihe egwu mkparị na imebi ihe.
Participate
Discuss
Join or start a discussion on Meta or the "Nye Nkwado nchekwa na nsonye" space of the Movement Strategy Forum.
Create
Apply for a Movement Strategy implementation grant to create a project that advances this initiative.
Get help
If you need help in getting involved, please don't hesitate to get in touch directly with members of the Movement Strategy and Governance Team. They are here to help!
You can write to the team in any of 19 languages (listed on the team's page), by writing an email to: strategy2030wikimediaorg
Initiative | Project | Stakeholder type | Project lead | Geography of the project | Implementation Phase |
---|---|---|---|---|---|
23. Built-in platform mechanisms for safety | Overall Initiative Coordination | ||||
23. Built-in platform mechanisms for safety | Harmful Content Portfolio | WMF | Content Compliance | Global | Execution & Implementation |
23. Built-in platform mechanisms for safety | Peer Support Networks within the Wikimedia Movement | WMF | Trust & Safety | Global | Pilot |
23. Built-in platform mechanisms for safety | Human Rights Policy Community Engagement Plan | WMF | Global Advocacy (Public Policy) | Global | Execution & Implementation |
Akwụkwọ ndị yiwerenu na mkparịtaụka
Ụfọdụ n'ime mkparita ụka gara aga, ederede na ụdị ochie nke atụmanya ọrụ Movement Strategy nke nwere ike inye nkọwa ndị ọzọ na atụmatụ a: