usoro mmegharị/atumatu/Nkọkọ ihe mere n'onwe
You can read this page in your own language on the Movement Strategy Forum. |
Mmepụta ntule nchekwa na mmepụta atụmatụ
Inye maka nchekwa na nsonye gụnyere inye ndị ọrụ aka ịkọ ihe mere na nzuzo. Ihe omume ndị ahụ nwere ike ịbụ okwu iyi egwu, nsogbu ọrụ aka na ikpo okwu Wikimedia maọbụ ndị ọzọ. Enwere ike ịkọrọ ha n'asụsụ ọ bụla. A ga-edozi ihe omume ndị ahụ dịka ngwa ngwa ha siri dị n'oge na nke ọma.
- Mepụta ụzọ maka ndị ọrụ ka ha kọọ ihe mere na nzuzo, nke nwere ike ibu teknụzụ maọbụ mmadụ, gụnyere mmekpa ahụ, iji mee ka edozi ha nke ọma yana ngwa ngwa kwesịrị ekwesị n'agbanyeghị asụsụ ma ọ bụ ọnọdụ.
Participate
Discuss
Join or start a discussion on Meta or the "Ihu maka nchekwa na nsonye" space of the Movement Strategy Forum.
Create
Apply for a Movement Strategy implementation grant to create a project that advances this initiative.
Get help
If you need help in getting involved, please don't hesitate to get in touch directly with members of the Movement Strategy and Governance Team. They are here to help!
You can write to the team in any of 19 languages (listed on the team's page), by writing an email to: strategy2030wikimediaorg
Initiative | Project | Stakeholder type | Project lead | Geography of the project | Implementation Phase |
---|---|---|---|---|---|
19. Private incident reporting | Overall Initiative Coordination | ||||
19. Private incident reporting | Incident Reporting System | WMF | Trust & Safety |
Akwụkwọ ndị emetụtara ya na mkparịta ụka
Ụfọdụ n'ime mkparita ụka gara aga, ederede na ụdị ochie nke atụmatụ ndụmọdụ nke nwere ike inye nkọwa ndị ọzọ na atụmatụ a: