Movement Strategy/Ịgba/Mbapụta ego maka ọgbakọ
You can read this page in your own language on the Movement Strategy Forum. |
Mmkpapụta ego maka Ọgbakọ a
Ịbawanye nkwado nke otú anyị chọrọ ịwapụta ebe a na-enweta ego site n'ịchọ mgbe ego ga-enweta maka otú. Atụmatụ a kpọpụtara aha ụzọ ego abụọ a ga-enyocha n'ihu: 1. Inye ọrụ ọkachamara na teknụzụ MediaWiki, na 2. Inyefe akara Wikimedia (dịka na uwe elu ebipụtara na ihe ndị ọzọ).
- Inye ọrụ ọkachamara na ndụmọdụ gbasara teknụzụ MediaWiki.
- Mmepụta ngwa ahịa na iji akara Wikimedia.
Participate
Discuss
Join or start a discussion on Meta or the "Bawanye nkwado nke otú anyị" space of the Movement Strategy Forum.
Create
Apply for a Movement Strategy implementation grant to create a project that advances this initiative.
Get help
If you need help in getting involved, please don't hesitate to get in touch directly with members of the Movement Strategy and Governance Team. They are here to help!
You can write to the team in any of 19 languages (listed on the team's page), by writing an email to: strategy2030wikimediaorg
Initiative | Project | Stakeholder type | Project lead | Geography of the project | Implementation Phase |
---|---|---|---|---|---|
6. Engagement of third party ecosystems | Overall Initiative Coordination | ||||
6. Engagement of third party ecosystems | Chapter Capacity Building for Advocacy Program | WMF | Global Advocacy (Public Policy) | Global | Pilot |
Akwụkwọ ndị metụtara ya na mkparịta ụka
Ụfọdụ n'ime mkparita ụka gara aga, ederede na ụdị ochie nke ndụmọdụ Movement Strategy nke nwere ike inye nkọwa ndị ọzọ na atụmatụ a:
- Nkwanye ụzọ nweta ego #1: Tụgharịa Wikimedia API ka ọ bụrụ isi ebe nweta ego
- Ntụnye ụzọ nweta ego #2: Weta ọrụ a ga-akwụ ụgwọ metụtara Wiki
- Nkwanye ụzọ nweta ego #3: Nweta ngwa ahịa
- Ntụnye ụzọ nweta ego #4: gbasaa mkpokọta ego zuru ụwa ọnụ
- Ntụnye ụzọ mbara nwets ego #5: Zụlite ụzọ nweta ego anaghị enweta ego maka ndị mmekọ.
- Ntụnye ụzọ nweta ego #6: Tọọ ebumnuche nkwado ego maka ndị niile na-agba mbọ na otú
- Ntụnye ụzọ nweta ego #7: Ntugharị nke ọwa ego enweta