Movement Strategy/atụmatụ/nhazi usoro iji kwalite ejumafọ na nrụpụta
You can read this page in your own language on the Movement Strategy Forum. |
Usoro nhazi iji kwalite ezumoke na nrụpụta
iwelite ndigide nke ọgbakọ njem Wikimedia nwere ngalaba abụọ: 1.Ego, na 2. Ndị mmadụ. Iji nye aka na nnọsike nke ndi mmadụ na njem Wikimedia ma webatakwa ndị ọhụrụ ga esonye na njem Wikimedia, E kwesịrị inwe usoro nhazi iji kwalite ezumoke na nrụpụta ha. Ịmaatụ, ekwesiri inye ndị ntunye n'ọrụ Wikimedia ihe nweta, ọbụghị na n'idezi ederede mana n'ọrụ ndị anaghị ahụcha anya, dị ka nkwuputa mgbanwe na iwu ọha, ime nyocha,ịnye nkuzi na ihe ndị ọzọ. N'Ịgbakwunye, ọchịchọ ha kwesịrị ka eba ya anya na ogo dị iche iche iji nye ha udi nkwado ha chọrọ, ma nabata ndị ntunye dị iche iche na ọgbakọ a.
Mepee usoro nhazi iji kwalite afọ ojuju na mmepụta nke ndị na-etinye aka na njem a site na:
- Nyochaa mkpa nke otu na ndị ọrụ afọ ofufo, na-eburu n'uche ọnọdụ mpaghara ha maka nkwado dị mma na nkwado nke mbọ ha.
- Na-aga n'ihu n'ịkwado ma na-akpokọta ndị Nsonye dị iche iche nke ịntanetị na nke n'abụghị na ịntanetị.
Participate
Discuss
Join or start a discussion on Meta or the "Mụbawanye idigide adịgide nke otu anyị" space of the Movement Strategy Forum.
Create
Apply for a Movement Strategy implementation grant to create a project that advances this initiative.
Get help
If you need help in getting involved, please don't hesitate to get in touch directly with members of the Movement Strategy and Governance Team. They are here to help!
You can write to the team in any of 19 languages (listed on the team's page), by writing an email to: strategy2030wikimediaorg
Initiative | Project | Stakeholder type | Project lead | Geography of the project | Implementation Phase |
---|---|---|---|---|---|
1. Systematic approach to improve satisfaction and productivity | Overall Initiative Coordination | ||||
1. Systematic approach to improve satisfaction and productivity | Wikipedia Library | WMF | Moderator Tools | Global | |
1. Systematic approach to improve satisfaction and productivity | Community Officer Program | Chapter | Wikimedia Mexico Chapter | Latin America & The Caribbean | Execution & Implementation |
1. Systematic approach to improve satisfaction and productivity | Harmful Content Portfolio | WMF | Content Compliance Team | Global | Execution & Implementation |
1. Systematic approach to improve satisfaction and productivity | Peer Support Networks within the Wikimedia Movement | WMF | Trust & Safety Team | Global | Pilot |
1. Systematic approach to improve satisfaction and productivity | Human Rights Policy Community Engagement Plan | WMF | Global Advocacy (Public Policy) Team | Global | Execution & Implementation |
1. Systematic approach to improve satisfaction and productivity | Chapter Capacity Building for Advocacy Program | WMF | Global Advocacy (Public Policy) Team | Global | Pilot |
Akwụkwọ ndịetụtaranụ na mkparịtaụka
Ụfọdụ n'ime mkparita ụka gara aga, ederede na ụdị ochie nke ndụmọdụ Movement Strategy nke nwere ike inye nkọwa ndị ọzọ na atụmatụ a:
- Atụmanya ọrụ Nkwado #9: Enyela agbam ume ma hụta nkwado dị ka ụkpụrụ ziri ezi na otu Wikimedia.
- Atụmanya ọrụ owulu ikike mmụta #9:Ịmata na ịkwado ndị mmadụ n'otu n'otu
- Atụmanya ọrụ ịdị iche iche #1: N'Ewebata ụkpụrụ gbadoro ụkwụ na ndị mmadụ n'ime Njem Wikimedia
- Atụmanya ọrụ Njikọ aka ọrụ #12: Doo ụkpụrụ njirimara maka ndị njikọ aka ọhụrụ
- Atụmanya ọrụ nrụpụta na technuzu #6A: kwalite Nsonye ndị nsonye metụtara akụrụngwa