Nchịkọta Akụkọ Tek kwa izu ụka n'enyere gị aka iji leba anya na ihe gbasara mgbanwe ngwa emere n'adịghị anya maka mmụta nke gị na ndị nsonye Wikimedia. Subscribe, contribute na give feedback.
Nke garalanụ | 2024, izu 47 (Mọnde 18 Novemba 2024) | Nke ọzọ |
Tech News: 2024-47
Latest tech news from the Wikimedia technical community. Please tell other users about these changes. Not all changes will affect you. Translations are available.
Mmelite maka ndị ndezi
- A ga-adọ ndị na-eji saịtị Wikimedia aka na ntị ugbu a mgbe ha mepụtara nduzigharị gaa na peeji na-adịghị adị. Nke a ga-ebelata ọnụ ọgụgụ nduzigharị na-ezughị ezu na njikọ uhie na ọrụ anyị. [1]
- Lee 42 ọrụ nile ndị e nyefere site n’aka obodo ọrụ 42 ndị edoziziri izu gara aga. Dịka ọmụmaatụ, Pywikibot, nke na-arụ ọrụ na saịtị MediaWiki,a kwalitere ruo 9.5.0 na Toolforge. [2]
Mmelite maka ndị nkwado teknụzụ
- Na wikis ndị na-eji Ndọtị FlaggedRevs, peeji ndị ọrụ mepụtara ma ọ bụ kwagara nwere ikike kwesịrị ekwesị ka akara dị ka ọkọlọtọ a na-akpaghị aka. Njirimara a anaghị arụ ọrụ n'eri oge na-adịbeghị anya, ma mgbanwe ndozi ya kwesịrị ibuga n'izu ụka a. Ekele dịrị Daniel na Wargo maka ịrụ ọrụ na nke a. [3][4]
N'ime omimi
- Enwere Diff post ọhụrụ gbasara Akaụntụ Nwa oge, dị n'ihe karịrị asụsụ irí na ise. Gụọ ya ka ịmụta banyere ihe Akaụntụ nwa oge bụ, mmetụta ha na otu dị iche iche nke ndị ọrụ, yana atụmatụ iwebata mgbanwe na wiki niile.
Nzukọ na mmemme
- Technical volunteers can now register for the 2025 Wikimedia Hackathon, which will take place in Istanbul, Turkey. Application for travel and accommodation scholarships is open from November 12 to December 10 2024. The registration for the event will close in mid-April 2025. The Wikimedia Hackathon is an annual gathering that unites the global technical community to collaborate on existing projects and explore new ideas.
- Join the Wikimedia Commons community calls this week to help prioritize support for Commons which will be planned for 2025–2026. The theme will be how content should be organised on Wikimedia Commons. This is an opportunity for volunteers who work on different things to come together and talk about what matters for the future of the project. The calls will take place November 21, 2024, 8:00 UTC and 16:00 UTC.
- A Language community meeting will take place November 29, 16:00 UTC to discuss updates and technical problem-solving.
Tech news prepared by Tech News writers and posted by bot • Contribute • Translate • Get help • Give feedback • Subscribe or unsubscribe.