Training modules/dashboard/slides/10302-five-pillars/ig
Mgbidi ise metútara iwu Wikipidia
Wikipedia bụ akwụkwọ nkà ihe ọmụma onye ọ bụla nwere ike dezie, mana enwere ọtụtụ nrụkorita n'akụkọ ederede ọ bụla. Gị na ọtụtụ mmadụ ga-arụ ọrụ iji wuo Wikipedia. Iji rụkọọ ọrụ nke ọma, ị ga-achọ ịgbaso iwu ise, ma ọ bụ mgidi, nke Wikipedia.
Mgbidi ise nke Wikipidia ndị a bụ
- Wikipedia bụ akwụkwọ nkà ihe ọmụma dị n'ịntanetị
- Wikipedia nwere echiche na-akwadoghị iche
- Wikipedia bụ ihe ọdịnaya n'efu
- Ndị Wikipedia kwesịrị iji ugwu na nsọpụrụ mekọrịta ihe
- Wikipedia enweghị iwu siri ike
Ka anyị lebakwuo ya anya.