User:Johan (WMF)/Admin MassMessage/ig

This page is a translated version of the page User:Johan (WMF)/Admin MassMessage and the translation is 100% complete.

Ndewo

Ị na-enweta ozi a maka na ị bụ onye nchịkwa na Wikimedia wiki.

Na mbụ, onye mee ndezi na Wikimedia wiki na-abanyeghị, anyị na-ezi adressi IP ya. Dika ị siri mara, anyị agaghị emezi otua n'ọdinihu. Nke a bụ mkpebi Ngalaba Iwu nke ndị Wikimedia Foundation maka íwú na ụkpụrụ maka nzuzo online agbanweela.

Kama IP anyị ga-egosi njirimara ekpuchiri ekpuchi. Gị bụ onye nchịkwa ka ga-enwe ike ịnweta IP ha. A ga-enwekwa ikike onye ọrụ ọhụrụ maka ndị chọrọ ịhụ IP zuru ezu nke ndị ọrụ na-edebanyeghị aha iji lụso mmebi iwu, mmekpa ahụ na spam na-abụghị admins. Anyị na-arụkwa ọrụ na ngwaọrụ ndị kachasị mma iji nyere aka.

Ọ bụrụ na ihụbeghị ya mbụ, ị nwere ike gụkwuo na Meta. Ọ bụrụ na ịchọghị ka mgbanwe ọ bụla na teknụzụ nke Wikimedia wikis gafee gị, ị nwere ike denye aha gị na nweta ozi teknụzụ kwa izu.

Anyị nwere ụzọ abụọ atụrụ arọ njirimara a nwere ike ịrụ ọrụ. Obi ga-adị anyị ụtọ inweta nzaghachi gị maka ụzọ ga-adiri gị na Wiki gị mma n'ọdinihu. Ị nwere ike ka anyị mara na talk peeji. Ị nwere ike dee n'asụsụ gị. E bipụtara ntụziaka a n' Ọktoba mana anyị ga-enwe mkpebi na Janụari 17.

Ị meela. /Johan (WMF)