Ntuliaka nke Wikimedia Foundation/2024/Ịma ọkwa/Emailu onye ga-eme Ntuliaka

This page is a translated version of the page Wikimedia Foundation elections/2024/Announcement/Voter email and the translation is 88% complete.
Outdated translations are marked like this.

Tụọ votu gị na Ntuliaka 2024 nke Wikimedia Foundation Board of Trustees 2024

Ndewo $USERNAME,

Ị na-anata ozi a n'ihi na ị ruru ogo ịtụ vootu na Ntuliaka 2024 Wikimedia Foundation Board of Trustees. Nhọrọ ahụ meghere na Septemba 3, 2024, ma ga-emechi na Septemba 17, 2024 na 23:59 UTC.

Board bụ òtù na-eme mkpebi nke Wikimedia Foundation. Matakwuo maka Board of Trustees.

N'afọ a, Mmadụ iri na abụọ na-azọ ọkwa maka nnọchiteanya anọ . Mụtakwuo maka ndị chọrọ isonye na Board of Trustees 2024.

Nhọrọ gị dị mkpa - kwuo uche gị gbasara onye ga-anọ na Wikimedia Board of Trustees.

Ọ bụrụ na ị tụọla vootu, daalụ maka ịtụ vootu, ma biko leghaara ozi a anya. Dị ka onye otu onye, ị nwere ịtụ naanị otu vootu, n'agbanyeghị akaụntụ ole dị iche iche ị nwere. Ị nwere ike ịgbanwe vootu gị ọtụtụ ugboro dịka ịchọrọ, naanị vootu ikpeazụ ka a ga-agụ.

Ntuliaka ga-emechi na 23:59 UTC na Septemba 17.

Gaa na voter_information_page| peeji ozi ndị n'eme ntuliaka, ebe ị ga-amụta ka esi eme ntuliaka ma tụọ vootu ugbu a!

Yagazie

Ozi a bụ n'aha Kọmitii Ntuliaka na Otu Board Selection Working Group

E zigara gị ozi a maka idebanyere address emailu gị n'ọrụ Wikimedia Foundation. Iji wepụ onwe gị na ozi ọkwa ntuliaka n'ọdịnihu, biko tinye aha njirimara gị na Wikimedia No Mail List.

Plain text version

Ndewo $USERNAME,

<div class="mw-translate-fuzzy">
Ị na-anata ozi ịntanetị a n'ihi na ị ruru ogo ịtụ vootu na Ntuliaka 2024 nke Wikimedia Foundation Board of Trustees. Ntuliaka a meghere na Septemba 3, 2024, ma ọ ga-emechi na Septemba 17, 2024 na 23:59 UTC.
</div>

Ndị Bọọdụ bụ ndị ngalaba òtù na-eme mkpebi nye Wikimedia Foundation. Matakwuo banyere Board of Trustees <https://meta.wikimedia.org/wiki/Special:MyLanguage/Wikimedia_Foundation_Board_of_Trustees/Overview>.

N'afọ a,  Mmadụ iri na abụọ na-azọ ọkwa maka ịnọchiteanya oche anọ. Matakwuo maka ndị chọrọ isonye na Board of Trustees 2024 <https://meta.wikimedia.org/wiki/Special:MyLanguage/Wikimedia_Foundation_elections/2024/Candidates>.

Nhọrọ gị dị mkpa - kwuo uche gị onye ịchọrọ ka ọnọrọ na Wikimedia Board of Trustees.

Ọ bụrụ na ị tụọlarị vootu, daalụ maka ịtụ vootu, ma biko leghaara ozi a anya. Dị ka otu onye, ị nwere naanị ikike ịtụ otu vootu, n'agbanyeghị  akaụntụ ole dị iche iche ị nwere. Ị nwere ike ịgbanwe vootu gị ọtụtụ ugboro dịka ịchọrọ, naanị vootu ikpeazụ ka a ga-agụ.

<div class="mw-translate-fuzzy">
Ntuliaka ga-emechi na 23:59 UTC na Septemba 17.
</div>

Gaa na peeji ozi ndị n'eme ntuliaka <https://meta.wikimedia.org/wiki/Special:SecurePoll/vote/400>, ebe ị ga-amụta ka esi eme ntuliaka ma tụọ vootu ugbu a!

Yagazie

''Ozi a bụ n'aha Kọmitii Ntuliaka na Otu Board Selection Working Group''

<small>E zigara gị ozi a maka idebanyere address emailu gị n'ọrụ Wikimedia Foundation. Iji wepụ onwe gị na ozi ọkwa ntuliaka n'ọdịnihu, biko tinye aha njirimara gị na Wikimedia No Mail List <https://meta.wikimedia.org/wiki/Wikimedia_nomail_list>.</small>