Ntuliaka nke Wikimedia Foundation/2024/Ịma ọkwa/Ime Ntuliaka emechiela

This page is a translated version of the page Wikimedia Foundation elections/2024/Announcement/Voting period to close and the translation is 100% complete.

Awa iri abụọ na anọ fọdụrụ: ka Oge ịtụ vootu Board of Trustees 2024 mechie

Ndewo,

Ichetara gị na oge ịtụ vootu maka ntuliaka Board of Trustees nke afọ a ga-emechi n'ime awa iri abụọ na anọ. Ọ bụrụ na ịmebeghị ntuliaka, hụ na ị kwuru uche gị.

Daalụ onye ọ bụla sonyerela na ntuliaka 2024 Wikimedia Foundation Board of Trustees! Ime Ntuliaka ga-emechi na Septemba 17th na 23:59 UTC.

A ga-ekwupụta isi Data ,tinyere mpụtaara mbido, n'ọnwa Ọktọba, mgbe ndị nnyocha mechara ọrụ ha. Nkwupụta ọkwa nke ndị nlekọta ọhụrụ ga-adị ma emesịa, ozugbo akwadoro ndị a ahọpụtara ahọpụta (ndị niile ahọpụtara na-adabere na ndabere na nlele mgbasa ozi ma ha etozughi ịnọdụ ala ruo mgbe ha gafere nyocha) ma bụrụ nke ndị Board họpụtara.

A ga-ebipụta Data emepụtara n'oge ntuliaka mgbe ekwuputara mpụtaara ntuliaka a.

Yagazie,

Kọmitii n'ahụ maka Ntuliaka na Board Selection Working Group