Atụmatụ Ime Njem/Atụmatụ/Ndakọrita ya na Ntuziaka maka Mbanye
You can read this page in your own language on the Movement Strategy Forum. |
Ndakọrita ya na Ntuziaka maka Mbanye
Imelite Ahụmahụ Ojieme nke ọ̀gbọ́ ọrụ Wikimidia gụnyere isoro ntuziaka niile dị maka mbanye. Ntụziaka ndị ahụ bụ kpọmkwem maka ime ọ̀gbọ́ ọrụ a ka ọdịkwuo mfe mbanye nye ndị nwere nkwárụ́ ahụ. Ha bụkwu maka imelite ụdị mbanye ndị ọzọ, dịka ndị na-enweghi ụfọdụ ụdị akụrụngwa (ọmụmaatụ, ndị na-enweghị ígwè ọpịpị-ihe maụsụ), ndị ojieme ndị bụ naanị ihe ndị ederede ka hà na-achọ aga, nakwa ndị nwere nsogbu ịchọpụta ọdịiche dị n'ime ótù ụcha na ibe ya
Kwadoo nnabata nye ntụziaka mbanye nke kacha elu site n'iji sọftụwee dị n'efu, na-enweghịkwa ngụchi nke ebe ọ sị (WCAG maka weebụ, akparamagwa kacha mma nke weebụ nke W3C mobaịl, dgz)
Participate
Discuss
Join or start a discussion on Meta or the "Melite Ahụmahụ Ojieme" space of the Movement Strategy Forum.
Create
Apply for a Movement Strategy implementation grant to create a project that advances this initiative.
Get help
If you need help in getting involved, please don't hesitate to get in touch directly with members of the Movement Strategy and Governance Team. They are here to help!
You can write to the team in any of 19 languages (listed on the team's page), by writing an email to: strategy2030wikimediaorg
Initiative | Project | Stakeholder type | Project lead | Geography of the project | Implementation Phase |
---|---|---|---|---|---|
12. Compatibility with Accessibility Guidelines | Overall Initiative Coordination | ||||
12. Compatibility with Accessibility Guidelines | WikiSpeech | Chapter |
Ederede na mkparịtaụka niile ndị metụtara ya.
Ụfọdụ n'ime mkparịtaụka, ederede na àgbà ochie niile nke Nkwanye Atụmatụ Ime Njem ndị nwere ike kọwakwuo atụmatụ a:
- Nkwanye ga-eweta ọdịiche ọhụụ #1: Iwebata ụkpụrụ ndị ga na-ewulite ndị mmadụ karịa n'ime òtù Wikimidia.
- Nkwanye ga-eweta ọdịiche ọhụụ #2: Inweta usoro mara onwe ya sikwara ike nke ezubere iche maka iweta ọpụrụiche dị iche iche nakwa ahụike obodo
- Nkwanye ga-eweta ọdịiche ọhụụ #3: Idozigharị ọ̀gbọ́ ọrụ Wikimidia niile maka ịnabata ìgwè gwara ọgwa dị iche iche nke ndí mmadu nakwa ahụmahụ ndinaya.
- Ámụ̀mā: Kepụta kọmitii na-ahụ maka mbanye ndị mmadụ (2009)