Usoro ngagharị/Atụmatụ/Nnwale na-aga n'ihu
You can read this page in your own language on the Movement Strategy Forum. |
{{Wikimedia 2030 initiative | ID = Overview | Header = Continuous experimentation, technology, and partnerships for content, formats, and devices
| Content =
'Nnwale na-aga n'ihu, teknụzụ, na mmekorita maka ọdịnaya, usoro na ngwaọrụ bụ otu n'ime atụmatụ atọ (ma ọ bụ "arụpụtara") nke Innovate na Nkwanye Ọmụma efu. Ọ bụ maka itinye ihe ọhụrụ n'ime Wikimedia Movement ọ bụghị dị ka ihe otu oge, kama dịka usoro a na-eme kwa ụbọchị ebe a na-enyocha ma na-anwale ụzọ ọhụrụ iji kesaa ihe ọmụma n'efu mgbe niile. Nke a na-agụnye ịnwale ụdị ọdịnaya ọhụrụ (dịka ọmụmaatụ, ọnụ kama ide ederede), ụdị ọhụrụ (dịka ọmụmaatụ, [[Special:MyLanguage/Abstract Wikipedia|Wikipedia Abstract]) ma ọ bụ ngwaọrụ ọhụrụ (dịka ọmụmaatụ, Internet-in-a-Box) .
- Wulite teknụzụ dị mkpa iji mee ka ọdịnaya ihe ọmụma efu nweta n'ụdị dị iche iche. Kwado ụdị oriri dị iche iche yana atụnye aka n'ọrụ anyị (dịka ederede, ọdịyo, visual, vidiyo, geospatial, wdg).
- Mepụta ngwaọrụ na mmekorita iji kwado iweta ọdịnaya sitere na data ndị ọzọ na ntọala ihe ọmụma na ọrụ anyị.
| Left link = | Right link = | Menu= }}
Participate
Discuss
Join or start a discussion on Meta or the "Mepụta ihe ọhụrụ na Ọmụma efu" space of the Movement Strategy Forum.
Create
Apply for a Movement Strategy implementation grant to create a project that advances this initiative.
Get help
If you need help in getting involved, please don't hesitate to get in touch directly with members of the Movement Strategy and Governance Team. They are here to help!
You can write to the team in any of 19 languages (listed on the team's page), by writing an email to: strategy2030wikimediaorg
Initiative | Project | Stakeholder type | Project lead | Geography of the project | Implementation Phase |
---|---|---|---|---|---|
48. Increase the number and activity of volunteer and employee developers | Overall Coordination | Global | |||
49. Implement select issues in phabricator, wishes in Community Wishlists, and proposals in technical needs surveys | Overall Coordination | Global | Small-scale implementation | ||
50. Continuous experimentation, technology, and partnerships for content, formats, and devices | Overall Initiative Coordination | ||||
51. Continuous experimentation, technology, and partnerships for content, formats, and devices | Wikifunctions / Abstract Wikipedia | WMF | Abstract Wikipedia | ||
52. Continuous experimentation, technology, and partnerships for content, formats, and devices | Wikispore | Community | |||
53. Continuous experimentation, technology, and partnerships for content, formats, and devices | Wikistories Pilot | WMF | Inuka | ||
54. Continuous experimentation, technology, and partnerships for content, formats, and devices | Continuous Experimentation | User Group | Arabic Wikimedians UG | ||
55. Continuous experimentation, technology, and partnerships for content, formats, and devices | Harmful Content Portfolio | WMF | Content Compliance | Global | Execution & Implementation |
Related documents and discussions
Ụfọdụ n'ime mkparita ụka gara aga, ederede na ụdị ochie nke ntụnye usoro ngaghari nke nwere ike inye nkọwa ọzọ na atụmatụ a:
- Nkwanye dị iche iche #6: Ịmepụta mmekorita iji nọchite anya na chekwa ụdị ọdịbendị dị iche iche nke ụwa
- Nkwanye ngwaahịa & teknụzụ #6B: Mee ka ngwa ọrụ ntinye aka nka na ụzụ dị ọhụrụ
- Nkwanye ikenye akụrụngwa#G: Kenye akụrụngwa maka ụdị mmekọ/otu ụlọ ọrụ ọhụrụ ( akụrụngwa dị mkpa nke gburugburu ebe obibi ihe ọmụma efu)
- Agba nke mbụ - okirikiri abụo: Nchọpụta maka usoro teknụzụ (2017)
- Agba nke mbụ - okirikiri abụo: Nkwenye nke teknụzụ bụ isi n'ụwa niile (2017)
- N'ịtụle 2030: Usoro teknụzụ n'ọdịnihu ga-emetụta otu Wikimedia (2017)
- Agba nke Mbụ - okirikiri abụo: Augmented Age (2017)
- Usoro nke mbụ - nchịkọta akụkọ gbasara Atụmatụ na Mmemme (2017)