Nzukọ nke ndi Ọdida-anyanwụ(Westị) Afrika 2020
Outdated translations are marked like this.
Nzukọ nke a n'akpọ Westị Afrika Strategị bụ ihe omume a gbadoro anya nke na-eweta olu ndi odida anyanwu Africa na mkparịta ụka zuru ọha gbasara ihe anyi n'akpọ Muvmentị Strategị ma na-ewulite echiche nke mmekorita mmadu nile na mpaghara.
Nkọwa dị mkpa
- Ụbọchị: Ọktoba 31, 2020
- Ebe: Igwe Zoom
- Ihe ndekọ vidiyo:Zoom
- Ihe edeturu:Notes Link
- Ọnụ ọgụgụ ndị sonyere: 92
Ebumnobi
E mere nzukọ nke a n'akpọ Westị Afrika Wikimidia Strategị iji mezuo ebumnuche ndị a:
- Nkwado nnọkọrita na nsoye otu:
- Deputa na akwụkwọ mmejuputa echiche metụtara ijem nke anyi kpọrọ movumentị strategị;
Kesaa ihe omuma banyere nkwenye nke movementị strategị na otu anyị;
Chịkọta mkparịta ụka nke otu anyị.
Ndi sonyere
- Abderamane Abakar Brahim
- Abdulfatai Mustapha
- Abigail York
- Aboubacar Keita
- Adaora Obuezie
- Adebayo Fawaz Tairou
- Ahmat Mahamat Tahi
- Amanda Keton
- Antoni Mtavangu
- Aquila Ayo
- Ayokanmi Oyeyem
- Azibert Abdallah
- Bobby Shabangu
- Bukola James
- Candy Khohliwe
- Chima Asogwa
- Chinelo Okonkwo-Chukwunweike
- Chris Azorbli
- Constance Azogbonon
- Douglas Erunayo
- Dumisani Ndubane
- Ebuka Hero
- EGBUNIWE CYNTHIA
- Emmanuel Yeboah
- Enock Seth Nyamador
- Erina Mukuta
- Espérance HOUNNOU
- Euphemia Uwandu
- Faith Mwanyolo
- FAUZIYAH NIHINLOLAWA ADENEKAN
- Felix Nartey
- Friday Udeji
- Gbemisola Esho
- Geoffrey Kateregga
- Gilbert Ndihokubwayo
- Haruna Shu'aibu
- Hugues Coba
- Iddy John
- Isaac Olatunde
- James Bondze
- Jamima Antwi
- Janeen Uzzell
- Jemima Antwi
- Jesse Akrofi
- John Obell
- Jonathan Oberko
- Joris Quarshie
- Joy Agyepong
- Justice Okai-Allotey
- Kaarel Vaidla
- Kamaluddeen Isa El-Kalash
- Katherine Maher
- Kayode Yussuf
- Leonard Kisuu
- Lisa Steitz-Gruwell
- Maxwell Beganim
- Mehrdad Pourzaki
- Mikaeel Sodiq
- Mo Ajala
- Mohammed Alliyu
- Nadaine Samira Iddrisu
- Nebiyu Sultan
- Nerus KOLADE
- N'fana DIAKITE
- Ngozi Perpetua
- Nkem Osuigwe
- Noreen
- Obiageli Ezeilo
- Oboubé Blanchard DJOSSOU
- Oby Ezeilo
- Onyinye Onuoha
- Rachad Sanoussi
- Rajeeb Dutta
- Rebecca Adengbono
- Ruby D-Brown
- Ryan Merkley
- Sadik Shahadu
- Sam Oyeyele
- Sami Mlouhi
- Sandister Tei
- Selorm Ayikoe
- Selorm Danyo
- Stella Agbley
- Stephen Dakyi
- Tochi Precious
- Uzoma Ozurumba
- Valentin Nasibu
- Wilson Oluoha
- Winnie Kabintie
- Yamen Bousrih
- Yves Sefu Madika
- Zita Sage
Ihe aturu anya a ga emeputa na nzukọ a
Anyi na atu anya na otu ndi nọ na Afrika ga ahazi nzukọ nke ha tupu enwe nzukọ nke mmadu zuru ọha ga abia nke a ga-eme na ọnwa Novemba, na ụbọchị 21 na 22, na afọ 2020.Emecha nzụkọ ndi otu ndia, ndi nchikọ otu ndia ga agbakọta aka ma hazie nzụkọ ọzọ tupu ma ọbụ mgbe ihe omume nzụkọ nke zụrụ oha gasiri.