This page is a translated version of the page Main Page and the translation is 100% complete.

Meta-Wiki

Nnọọ na Meta-Wiki, saịtị obodo zuru ụwa ọnụ maka ọrụ Wikimedia Foundation na ọrụ ndị metụtara ya, site na nhazi na akwụkwọ ruo na nhazi na nyocha.

Wiki ndị ọzọ lekwasịrị anya meta dị ka Wikimedia Outreach bụ ọrụ pụrụ iche nwere mgbọrọgwụ na Meta-Wiki. Mkparịta ụka ndị yiri Ibe ya na-ewerekwa ọnọdụ na n'ime nzipu ozi nke Wikimedia (karịsịa wikimedia-l, yana WikimediaAnnounce ọ dị obere okporo ụzọ), ọwa IRC na Libera, wikis nke ndị mmekọ Wikimedia, na ebe ndị ọzọ.

Ihe na eme ugbu a

Eprel 2025

April 19 – April 20: Central Asian WikiCon 2025 in Tashkent, Uzbekistan
January 10 – May 30: Wikimedia Foundation Annual Plan 2025-26 Collaboration

Mee 2025

May 2 – May 4: Wikimedia Hackathon 2025 in Istanbul, Turkey
May 16 – May 18: Youth Conference 2025 in Prague, Czech Republic
May 23 – May 25: ESEAP Strategy Summit 2025 in Manila, Philippines

Ọgọọst 2025

August 5: Wikimania pre-conference in Nairobi, Kenya
August 6 – August 9: Wikimania 2025 in Nairobi, Kenya


Obodo na nzikọrịta ozi
Wikimedia Foundation, Meta-Wiki, na obere ọrụ ndiozo
The Wikimedia Foundation is the overarching non-profit foundation that owns the Wikimedia servers along with the domain names, logos and trademarks of all Wikimedia projects and MediaWiki. Meta-Wiki is the coordination wiki for the various Wikimedia wikis.