Board of Trustees nke Wikimedia Foundation
Ndị ọrụ Wikimedia Foundation na ndị ọrụ ngo na-esonye na ndị ọrụ afọ ofufo na-edobe ọdịnaya ibe a. |
Ndị Board of Trustees nke otu Wikimedia Foundation ("Bọọdụ" ma ọ bụ "BoT") na-elekọta Wikimedia Foundation na ọrụ ya, dịka ikike ụlọ ọrụ kacha.
Ọdịdị
Emebere bọọdụ ahụ n'afọ 2003 na mmalite ndị ntụzi aka atọ, yana kamgbe 2020 o nwere ihe ruru Ndị nlekọta iri na isii. Ọ na-ahọpụta ndị ọrụ site na Ndị Nlekọta : Onye isi oche, ruo ndị osote onye isi oche abụọ, na ndị isi kọmitii. Ụlọ ọrụ ahụ na-ahọpụta ndị ọrụ na-abụghị ndị ntụkwasị obi: Onye isi nchịkwa, Onye na-echekwa ego, na Odeakwụkwọ. Ọrụ nke bọọdụ gụnyere ụfọdụ akụkụ nke mkpebi na votu. A na-enyefe ọrụ ndị ọzọ n'aka ọtụtụ kọmitii na-ekpuchi ihe ndị dị ka ịchị isi, Audit, Ọnataranachi na Omenala, Kọmitii Ngwaahịa na Nkà na Ụzụ na Kọmiti na-ahụ maka ihe gbasara ngalaba otu.
Ngwakọta ndị otu Bọọdụ ugbu a bụ:
- 1 (otu) oche onye nchoputa edobere maka Jimmy Wales;
- 7 (asaa) oche ndị otu ndị ọzọ họpụtara maka nka ahọpụtara n'usoro nke Kọmitii Na-ahụ Maka Ọchịchị Bọọdụ na-eduzi; na
- oche nke 8 (asatọ)nke ndị ngalaba dị gasị na Wikimedia na ndị mmekọ họpụtara.
Kọmitii
- Kọmiti na-enyocha ụlọ ọrụ Wikimedia (Charter)
- Kọmitii Bọọdụ Ọchịchị Wikimedia Foundation (Charter)
- Kọmiti Nka & Omenala Wikimedia Foundation (Charter)
- Kọmitii Ụlọ ọrụ ngwaahịa na teknụzụ Wikimedia Foundation (Charter)
- Kọmitii ihe gbasara obodo Wikimedia Foundation (Charter)
- Kọmitii Mmekọrịta (Charter)
- Ndị Njikọ nọ ugbu a: Lorenzo Losa, Mike Peel, Nataliia Tymkiv
- Kọmitii Nhọpụta
- Ndị Njikọ nọ ugbu a: Nataliia Tymkiv
- Kọmiti asụsụ (Charter)
- Mmekọrịta dị ugbu a: Nataliia Tymkiv, Victoria Doronina
- Wikimedia Human Rights Policy
- Current liaison: Esra'a Al Shafei (to Wikimedia Foundation internal committee)
Ịkpọtụrụ Bọọdụ
Enwere ibo ndetu Bọọdụ maka ikesa arịrịọ na ntụnye. Enwere ike ịkpọtụrụ Bọọdụ ozugbo site na idebanye na ibo ndetu. Enwere ike ịkpọtụrụ Wikimedia Foundation n'onwe ya n'ụzọ dị iche iche dịka akọwapụtara na ibe kọntaktị.
Ndị otu ugbu a
- Notes:
- ↑ Board of Trustees/Nhazigharị amam ọkwa ajụjụ na ụsa, Eprel 2008
Ndị bụburu ndị otu
Ọgụgụ ọzọ
- Ndepụta nke ọgbakọ bọọdụ (ya na ndetu)
- Ndepụta mkpebi bọọdụ
- Usoro nyocha Bọọdụ nke ụlọ ọrụ
- Ihe mejupụtara nke otu Bọọdụ Nlekọta
- Ngosipụta sitere na otu Bọọdụ Nlekọta Wikimedia Foundation
- Edemede na mkparịta ụka gbasara ịbụ ezigbo onye otu: